Ethiopia
Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.
Ethiopia bu obodo nde oji no na Africa. Isi oche ya bu Addis Ababa. Imerime wo bu nde ekpere chi Christian, ufodi bu ndi Islam ma ndi Jew. Ha na su asusu abwo nke ukwu, asusu olu ana-kpo Oromo na Amhara.