African American
Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.
African American, ma o buBlack American, bu oke ana mata ndi oji bi n' America, m'obu nde nne na nna ha biara na afo gara-aga, amuo ha ebe a, ma o bu ndi nwetere akwukwo obibi na America.
Na oge gara-aga, ndi oji bi n' America bu ndi ohu ndi ocha gbatara n'Afrika kpobata ha n'Amerika. A kwusiri hena mgbe ndi govumenti ( Ochichi) America deghariri Iwu-ala ha(Constitution) nke ugboro Iri na-ato Thirteenth Ammendment na Constitution .