Web Analytics Made Easy - Statcounter

See also ebooksgratis.com: no banners, no cookies, totally FREE.

CLASSICISTRANIERI HOME PAGE - YOUTUBE CHANNEL
Privacy Policy Cookie Policy Terms and Conditions
Umaru Yar'Adua - Wikipedia

Umaru Yar'Adua

Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.

Umaru Yar'Adua


In office
May 29, 2007
Vice President(s) Goodluck Jonathan
Preceded by Olusegun Obasanjo
Succeeded by Incumbent

Born July 09, 1951
Katsina State, Nigeria
Political party People's Democratic Party
Spouse Turai Umaru Yar'adua
Religion Islam

Umaru Yar'Adua bu onye e mere president Naigeria, soto Olusegun Obasanjo. O bidoro May 29, 2007, bu onye People's Democratic Party (PDP), ndi meriri e meri na general election 2007 Naigeria, na April 21. Mbu ha biata People's Democratic Party, ha bula onye ndi People's Redemption Party, tupu ha so papa ya, onye bula vice chairman nde National Party of Nigeria (Naigeria).

[edit] Akuko banyere Umaru Yar'Adua

Amuru Umaru na Katsina State, Naigeria, bu nke ekeputara n' Kaduna State n'aro 1987. Nne na Nna ya kwuru n'amuru ya nime abali iteghete, onwa nke asaa n'ime aro 1951. Osoro Nna ya nke bu onye n' esote onye isi nke National Party nke Niagiria, buru otu onye n'ime ndi no na party ahu. N'ime aro 1999, emekwara ya onye isi ochi-agha nke Katsina State site na itu-aka nke oritere na People's Democratic Party (PDP).

Nihi ochichi oma nke ya, emekwara ka ochia obodo Katsina aro asato. Site n' itu aka nke emere n'obodo niagiria nime onwa ano,abali iri abua n'otu, afo 2007, Umaru bu onye meriri ndi ozo dika Buhari, Atiku, Ojukwu, Oji Uzo, Rev Okotie na ndi ozo burukwa onye ebikwasiri aka koburu onye isi ochiagha nke Niagiria.

Emere ya onye is ochiagha nke Nigira n'ime abali iri abua na iteghete,onwa ise, afo 2007.Owee burukwa onye isi ochiagha nke Niagiria nke iri n'ato. Obu ya nochiri onodu Olusegun Obasanjo. Oguru akwukwo n' mahadum, burukwa onye nkuzi n'ulo akwukwo nke ukwu nke di n' Zaria tupu obanye ndoro ndoro.

Onwere otu nwanyi na otutu umuntakiri.

[edit] Lee nke ozo


aa - ab - af - ak - als - am - an - ang - ar - arc - as - ast - av - ay - az - ba - bar - bat_smg - bcl - be - be_x_old - bg - bh - bi - bm - bn - bo - bpy - br - bs - bug - bxr - ca - cbk_zam - cdo - ce - ceb - ch - cho - chr - chy - co - cr - crh - cs - csb - cu - cv - cy - da - de - diq - dsb - dv - dz - ee - el - eml - en - eo - es - et - eu - ext - fa - ff - fi - fiu_vro - fj - fo - fr - frp - fur - fy - ga - gan - gd - gl - glk - gn - got - gu - gv - ha - hak - haw - he - hi - hif - ho - hr - hsb - ht - hu - hy - hz - ia - id - ie - ig - ii - ik - ilo - io - is - it - iu - ja - jbo - jv - ka - kaa - kab - kg - ki - kj - kk - kl - km - kn - ko - kr - ks - ksh - ku - kv - kw - ky - la - lad - lb - lbe - lg - li - lij - lmo - ln - lo - lt - lv - map_bms - mdf - mg - mh - mi - mk - ml - mn - mo - mr - mt - mus - my - myv - mzn - na - nah - nap - nds - nds_nl - ne - new - ng - nl - nn - no - nov - nrm - nv - ny - oc - om - or - os - pa - pag - pam - pap - pdc - pi - pih - pl - pms - ps - pt - qu - quality - rm - rmy - rn - ro - roa_rup - roa_tara - ru - rw - sa - sah - sc - scn - sco - sd - se - sg - sh - si - simple - sk - sl - sm - sn - so - sr - srn - ss - st - stq - su - sv - sw - szl - ta - te - tet - tg - th - ti - tk - tl - tlh - tn - to - tpi - tr - ts - tt - tum - tw - ty - udm - ug - uk - ur - uz - ve - vec - vi - vls - vo - wa - war - wo - wuu - xal - xh - yi - yo - za - zea - zh - zh_classical - zh_min_nan - zh_yue - zu -