August
Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.
Na Gregorian calender, August bu onwa asato na afo, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu) n'ime wo. Na mgbe gara-aga, August bula onwa isii ma mgbe adila kpo ya Sextilis. Otu afo nwela onwa iri mgbe ahu. Ubochi kena, afo nwere onwa iri na abuo.