Anya
Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.
Anya ahu bu ihe no na ahu mmadu na na anumanu eji elee he. Ndi mmadu na anumanu nnuku nwere anya abuo. Anya anyi nwere ike ihu mgbe he na-achaa, ma mgbe ona gbo oso. Onwere ike mata ma ahu ihe ina elee no dika concrete m'obu dika mmiri.
Anya ndi mmadu nwere ike cha dika eligwe, ala, ma dike anyaanwu.