Virginia Etiaba
Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.
Virginia Etiaba bula onye governor na Anambra State, November 2006 ruru February 2007, mgbe achufuru Peter Obi si o mere he ojo. Ha hapuru office ahu, nyeyachi ya Peter Obi mgbe a mata eziokwu basiri he mere.