Chukwu
Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.
N'echiche Igbo site n'ezi obodo, Chukwu bụ eze ndï chi na ndï uwa. Aha ya nonyere "chi" la "ukwu". Chukwu bụ onye mere he nile (chi- n'eke). Ka bụ nke ana-kpo ya Chineke ugbua. Chukwu abughi nwoke, abughi nwanyï. Mgbe ndï bekee bïara, nwe kporo Chukwu chi nke ndi Christian, me ya nke nwoke.
Ka bụ nke ndï Igbo nnuku bụ Christians ugbua.